Umu Obiligbo Lyrics
Read and learn Ije Nwoke lyrics by Umu Obiligbo below. This song is the tenth track on the duo’s new album, Legacy.
Legacy Album Cover
Umu Obiligbo – Ije Nwoke Lyrics
Uwa bu onye na chi yaUwa bu onye na chi ya Ije nwokeeeeIfe eji abu nwoke ebukaOlu di na NwokeAgha di na nwoke Nsogbu di na nwoke okalili akali
Eeeeh manma eh ije NwokeEeeeehee Ije NwokeUwa nwoke adiro easy cha eyio ayieeEeeeeehee ije nwokeeEme na enu eme na ana agha ewu chi meeEeeehee ije NwokeIfe Nwoke na afu na uwa erika chukwu zoba anyi o ehEeehee Ije nwoke
Asim chukwu zoba umu nwokeChai Onwu egbuzina umu nwokeAnwunwa abia na lu umu nwokeOwu asazi na umu NwokeEzumike adiro lu umu nwokeChukwu gozie umu nwokeChai ije nwokeeee
Okolo tosia oche lu ibe yaNwoke tosia oche lu ibe yaNwoke ga afu ife ibe ya na afuOkolo ga afu ife nna ya na afuNwoke ga afu ife nna ya na afu
Eeeeh manma eh ije NwokeEeeeehee Ije NwokeUwa nwoke adiro easy cha eyio ayieeEeeeeehee ije nwokeeEme na enu eme na ana agha ewu chi meeEeeehee ije NwokeIfe Nwoke na afu na uwa erika chukwu zoba anyi o ehEeehee Ije nwoke
Check Other Latest Music Lyrics Here
Get Fresh updates as they drop via Twitter and Facebook
The post Ije Nwoke Lyrics by Umu Obiligbo appeared first on ovideos.ng.