Jeriq Lyrics
Jeriq’s PAIN is an emotional rap track about struggle, ambition, and perseverance, as the lyrics reflect on poverty, grief, betrayal, and the harsh realities of life while highlighting his relentless hustle, determination to succeed, and journey from hardship toward wealth, recognition, and personal greatness despite enduring deep emotional pain and challenges.
HOOD BOY DREAMS EP 2 Cover Art
RELATED: Read ‘Ten Street Commandment’ Lyrics by Jeriq
Jeriq – PAIN Lyrics
IntroOgbe
ChorusMy pain is unlimited ọ mụwa maa ebe ọ na-afụ m ụfụAlụgom ọlụ, nyem my dividend ọsịsọ ije dị m na-ụkwụMpa, ịfe ịmenwu can tell, Mna alịgo enu ka onye na-ete nkwu (iyoo)Na-ịme class room anọm na-azụ, mana abia na-ego anọm na-ịru
Verse 1WaaOlisa ga agbalụm aka ebeSelling my market ka afia ekeIyoo ga egosi gi na-ọna emeAdim too vigilant ka onye ncheSome men nyelụ aka mgbe fa enwelo afa bu ife chọzị ka mda (chai)Ife ọbụna mme fa na-ekpe m ịkpe, ndi lawyer ịkpeama (fu ya)Mụwa achọlọ okwu, ife mụwa na-achọkwa bu ego ndị ọchaEjịm olisa, ejịm ikenga, mna ama onunu ka HighlanderPaid my dues, akwụgo m ụgwọ, ready for war ka Vladimir PutinMee fasting, atagom ulo, ịfe anyị na-eme kịta bukwa cookingKnow one thing, agbagom mbo, don’t hate me aloba I’m chosenNa me dey show them how e dey be, Pioneer trailblazer ka Fela KutiObi dị m na-azụ ka mortuary attendantBurial my dad i was low on ịsị Benji, afulọm assistance (o wute m)The journey from zero to hero bukwa a very long distanceAsk my bro, my work rate is very high I put in the c in cash
ChorusMy pain is unlimited ọ mụwa maa ebe ọ na-afụ m ụfụAlụgom ọlụ, nyem my dividend ọsịsọ ije dị m na-ụkwụMpa, ịfe ịmenwu can tell, mna alịgo enu ka onye na-ete nkwu (iyoo)Na-ịme class room anọm na-azụ, mana abia na-ego anọm na-ịru
Verse 2Enwem 2 v on my neck, mmanụ VVS (sure)Any boy or girl too na Anambra kilibu ABSPilot 1 on seat Flying na-enu, no turbulence (ehh)Why you dey sue me to court, adilọm guilty no evidenceGoal m na-aba ka penalty LampardOnye ori naba, adilọm aba one chanceInvested in many plot of landMotor mụ abatago, ọ nọkwa na car standOkwa ịsị kote ebu, obulu ya nabaOnye jonsing akpọna m ka ụtabaMmelim na-agba ndi ilo ka ukpaka, some Men na akọ asịlị ka aunty maa wrapperAmam the taste of failure and the feeling of alịlịNgozi m ga eye very soon, ọdị na-ime ite di na-ọkụ ka akịdịOge ụfọdụ ịke na agwụ m, mana ofu mmụọ na-agwa m kwechịlị (chịlị)Stacking up my timbers ka ndi building material ogidiBro, maybe death is easy because this life is very hardBillionaire club I am qualified, Inna the lungu i am verifiedAdịlọ edose mmili na nkata, chim ekwena kam gbada agbadaEburum nkpam bia na-obi gị, chim ekwena kam gbalu aka na
ChorusMy pain is unlimited ọ mụwa maa ebe ọ na-afụ m ụfụAlụgom ọlụ, nyem my dividend ọsịsọ ije dị m na-ụkwụMpa, ịfe ịmenwu can tell, Mna alịgo enu ka onye na-ete nkwu (iyoo)Na-ịme class room anọm na-azụ, mana abia na-ego anọm na-ịruMy pain is unlimited ọ mụwa maa ebe ọ na-afụ m ụfụAlụgom ọlụ, nyem my dividend ọsịsọ ije dị m na-ụkwụMpa, ịfe ịmenwu can tell, Mna alịgo enu ka onye na-ete nkwuNa-ịme class room anọm na-azụ, mana abia na-ego anọm na-ịru
OutroExtraordinaire
Check Lyrics of latest songs here, and get fresh updates as they drop via X and Facebook
The post PAIN Lyrics by Jeriq appeared first on dotifi.com.





