Join Login With Google
OPAY PAYSTACK..POST AD.. PAYPAL CASH
NEW! ORDER DELICIOUS FOOD FROM
Benin ... Lagos ... Uyo... PH... Kaduna
Olisa lyrics by umu obiligbo
Spread the love

Umu Obiligbo Lyrics

Embark on a spiritual and melodic odyssey with Umu Obiligbo’s Olisa, a transcendent track that effortlessly fuses traditional rhythms with soul-stirring lyrics. As the musical duo elevates their craft, Olisa becomes a powerful anthem of faith and gratitude, celebrating the divine presence in life’s journey. The song unfolds as a heartfelt tribute, inviting listeners to immerse themselves in the rich cultural tapestry woven by Umu Obiligbo in this musical masterpiece.

Umu Obiligbo

Umu Obiligbo – Olisa Lyrics

Anu melu ogo anu melu ebulu ogo baa offiaOlisa nwa mbaka dibe nu olisa nwa mbaka aahOlisa nwa mbaka dibe nu olisa nwa mbaka aah

Akukata aku debe okwa nya na enweta depressionErikata eri debe okwa nya na enweta depressionOnu na eri eri odiro nma ibu onu ma nchaChukwu ekwe na ka oko m chukwu ekwe na ka oko oyim

Umu obiligbo nno ooh ayaya oohOkwa ukwu jiri agu umu mgbada abia ya ugwoOkwa ukwu jiri agu umu mgbada abia ya ugwo oko nwoke na aka onye obunaEgosi onwe ya imalu ndi fulu gi na anya malu ndi ji awuwo abia eehAkukata aku debe okwa nya na enweta frustrationErikata eri debe okwa nya na enweta depressionThe downfall of man is not the end of his lifeThe downfall of man is not the end of his life eeh

Iyo iyo uwa bu nke onyeAya ya oohAku wealth na aju na uwa bu nke onyeAya aya oohDoctor ozor nwanne m uwa bu nke onyeAya aya oohSmash beanyi na uwa bu nke onyeAya ya oohVast nwanne uwa bu nke onyeAya ya oohJaystunt nwanne na uwa bu nke onye ogaAya ya ooh

Imakwa olisa nwa mbaka, zulu enyi ya nwanyi na akwukwo-Mgbe olisa na eme ofuma- mgbe okana azusi afia ya ikeHer second year, olisa bido wee nwebe nsogbu-Egwulu ya wayo- na lu ya ego oji azu afia no otu-Ife mgbu wee bido

Mgbe ifea neme, enyi nwanyi no na uno akwukwoEluo her final year, ofu nwoke si obodo oyibo na,Kpopuo nti ya, se sia tattoo na alu nine

Etu ife di na uwa si adi obulu asa nwa mbaka kaThe guy fulu nezi wee gbado asa nwa mbaka gwa kwuo nya na oga anuya anuIfe melu nbosi monday aputa nbosi wednesday the girl kpoNwa mbaka olisa nwa mbaka okwa ima na igulo akwukwoNwa mbaka ilikwulu ego iji afia ifem na eme kam gwa giObele oge nga anukwa di di obodo oyibo

Olisa nwa mbaka wee tie welu osoWee gbakwute m ka omalu ife m ga agwa ya ife m gwakwaluNwa mbaka onye egbulu esuo be ya oku nwa mbakaOnye egbulu esuo be ya okuAjuju nna aju umu uwa, obulu gi bu nwa mbaka- kedu ife iga eme-Ajuju njulu onye ga aza

The downfall of man is not the end of his lifeThe downfall of man is not the end of his life eehIyo iyo uwa bu nke onyeAya ya oohAku wealth na aju na uwa bu nke onyeAya aya oohDoctor ozor nwanne m uwa bu nke onyeAya aya oohSmash beanyi na uwa bu nke onyeAya ya oohVast nwanne uwa bu nke onyeAya ya oohJaystunt nwanne na uwa bu nke onye ogaAya ya ooh

Check Other Latest Music Lyrics Here

Get Fresh updates as they drop via Twitter and Facebook
The post Olisa Lyrics by Umu Obiligbo appeared first on ovideos.ng.

Join Login With Google
OPAY PAYSTACK..POST AD.. PAYPAL CASH
NEW! ORDER DELICIOUS FOOD FROM
Benin ... Lagos ... Uyo... PH... Kaduna